Home / News From Nigeria / Breaking News / Ọkpụkpụ !!!
mother

Ọkpụkpụ !!!

Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.

Igbo bụ Igbo tụrụ ilu sị na iwe nwa nne na nwa nne anaghị eru n’ọkpụkpụ,kpọm kwem!
Ọ dịghị onye amaghị na ahụ anyị bụ ọkpụkpụ mere ka osie ike ije ije na ịkwụ ọtọ, na ịnọdụ ọdụ.
Ọkpụkpụ ndịa apụghị ime ihe ndịa ma ewezụ ga akwara na ebugharị ọbara na ikuku, na mmiri n’ime ahụ nile na ụmị ọkpụkpụ.
Nwata amụrụ ọhụrụ enweghị eze ịta ọkpụkpụ,HO! HA!
Eze ndị Okenye bụkwa ọkpụkpụ ka eji me ya.
Ejikwa ọkpụkpụ ataja ọkpụkpụ dị ka Nkịta na Agụowu.
Ọkpụkpụ siri ike.
Ọkpụkpụ gbajie ọna afụ ezigbo ụfụ.Agịga ma gị n’ahụ, ọna afụ ụfụ.
Akpị na Aṅụ na Evụ/Ebu gba gị ,ọna afụ ụfụ.
Mana akụa gụ ihe n’ọkpụkpụ, ọna afụ ụfụ kachasị ụfụ maka na oruru gị n’ụmị ọkpụkpụ,kpọm kwem!
Mmadụ nwụọ, elie ya; mgbe ọbụla avọpụtara onye ahụ, sọsọ ọkpụkpụ nile dị ya n’ahụ ka aga ahụ,kpọm kwem!
Ọkpụkpụ anaghị ere ere,HO! HA!
Itachi eze me ihe, anyụ ahụ gị nile ga enye aka ịkwado ihe ahụ ịchọrọ ime.
Ya ka Igbo bụ Igbo chọrọ ịkọwa mgbe ha sị ka obi ka gị.
Obi sie gị ike.
Ọkpụkpụ ga adị ndụ ọzọ!
Ya kpọtụba!
Ya gazie.
Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.

About AbubakarMuhd

Viral Video

Support Ooduarere

SUPPORT OODUARERE
Scan QR code below to Donate Bitcoin to Ooduarere
Bitcoin address:
1FN2hvx5tGG7PisyzzDoypdX37TeWa9uwb
x

Check Also

Ndigbo

Biafra is a Distraction: No group has greater  Stake In The Nigerian Project Than Ndigbo

Written by Peter Ekekwe  Unfortunately the truth hurts . The Yorubas built Alliance for Democracy (AD) into a formidable political party. They coalesced into a strong political block and is able to negotiate at the center as a strong entity. They never wasted their energy agitating for Oduduwa Republic. The few strong calls, instead, for a True Federation came from them. The North built PDP and when they lost grip of the structure, they coalesced into CPC and used the platform ...