Home / News From Nigeria / Breaking News / Igbo na agụrụ mụ aha dị omimi,kpọm kwem!
igbo names

Igbo na agụrụ mụ aha dị omimi,kpọm kwem!

Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.

Nwoke be anyị aha ya bụ Irochọnwụ.
Ndị mba ọzọ na akpọ ya Ilochọnwụ.
Ofu ihe/ife ahụ.
Onye na ero iro chọrọ ọnwụ.
Iro iro adịghị mma.
Iro na ebuta ọnwụ,HO! HA!
Onye iro/ilo gị ga enye gị nsi ka Ị nwụọ.
Onye iro gị achọghị ka ihe na agara gị n’ihu/iru.
Onye iro gị ekeghị gị ndụ cha cha!
Irohamụ aka/Irohamụ bụkwa aha ọzọ enyi mụ nwoke na aza,kpọm kwem!
Irodịnaụlọ.
Iro ka nsi.
Ya kpọtụba!
Ya gazie.
Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.
Ya gazie.
Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.

About chucks

Viral Video

Support Ooduarere

SUPPORT OODUARERE
Scan QR code below to Donate Bitcoin to Ooduarere
Bitcoin address:
1FN2hvx5tGG7PisyzzDoypdX37TeWa9uwb
x

Check Also

oputa2

Maggi Anwuli Oputa: Nwa nwanyi nwa nwoke Charly onye bu Onye newulite anu aru ma burukwa nne nke umu asaa.

  Maggy Anwuli Oputa bu nne nke umu asaa mana anuaru ya adokachala, O bu onye newulite anuaru. Nna ya Charly Nwoke, Onye bu nna Ogbe, Kere foto Maggy na asomumpi nke ndi newulite anuaru we dee Ihe a: Adaeze m a amuru umu asaa? Mana negodu afo ya. Ndi be Oputa nwere agburu did itunanya.