Home / Art / Ọmenala ndị Igbo / Onwa Febuwari Atuo!

Onwa Febuwari Atuo!

Onwa ozo atuo n’uju. Anyi na-ekele Chineke onye mere ka anyi hu onwa Febuwari anya.Otutu ndi mmadu bu ndi nwuru n’onwa Jenuari gara aga. Ma ubochi tata anyi azobanyego ukwu n’onwa nke abuo n’afo puku abuo na Iri na asato .Amara Chukwu diri mmadu niile Febuwari mazialu gi mma Amen.

Send Money To Nigeria Free

About princessnwude

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

*

x

Check Also

Ndigbo

Maazị Ọsụọfịa nwere ọnụ

You cook pọtị. Ị na esi pọtị kpọ ya nri. Oke rie ọnwụọ ka Ị na akpọ nri? Maazị Ọsụọfịa nwere ọnụ,HO! HA! Nwanyị na esi pọtị na esi ajọ nri,HO! HA! Ya kpọtụba! Ya gazie. Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.