Home / Author Archives: princessnwude

Author Archives: princessnwude

Onwa Febuwari Atuo!

Onwa ozo atuo n’uju. Anyi na-ekele Chineke onye mere ka anyi hu onwa Febuwari anya.Otutu ndi mmadu bu ndi nwuru n’onwa Jenuari gara aga. Ma ubochi tata anyi azobanyego ukwu n’onwa nke abuo n’afo puku abuo na Iri na asato ...

Read More »

Akupu otu nwoke ihe na-ekwere ya egwu.

Read More »

Mahadum Obafemi Awolowo ebido ule nke simesita abuo ha.

Ubochi tata bu Monde mkpuru ubochi Iri abuo na iteghete n’onwa Jenuari a ka Mahadum bu Obafemi Awolowo nke di na ile-ife Osun Steeti, bidoro nlele ule ha. Otutu umuakwukwo chizi obi n’aka etu ule a ga-esi ga. Ndi na-emu ...

Read More »

Otu nwaagbogho agbahara nna ya obuna mgbe afo Iri abuo na asaa O gbaghapuru ya gachara.

Otu nwaagbogho agbahara nna ya obuna mgbe afo Iri abuo na asaa O gbaghapuru ya gachara. Otu nwoke na nwa ya nwanyi biakotara onu ka mgbe afo Iri abuo na asaa onye obula gara uzo ya ma nwa ya. Ma ...

Read More »

Viral Video

Support Ooduarere

SUPPORT OODUARERE
Scan QR code below to Donate Bitcoin to Ooduarere
Bitcoin address:
1FN2hvx5tGG7PisyzzDoypdX37TeWa9uwb