Home / Art / Ọmenala ndị Igbo / Otu nwaagbogho agbahara nna ya obuna mgbe afo Iri abuo na asaa O gbaghapuru ya gachara.

Otu nwaagbogho agbahara nna ya obuna mgbe afo Iri abuo na asaa O gbaghapuru ya gachara.

Otu nwaagbogho agbahara nna ya obuna mgbe afo Iri abuo na asaa O gbaghapuru ya gachara.

Otu nwoke na nwa ya nwanyi biakotara onu ka mgbe afo Iri abuo na asaa onye obula gara uzo ya ma nwa ya. Ma nwa ya nwanyi gara n’uzo mgbasa ozi ogbara ohuru akporo twitter wee kowa ihe mere Oji gbaghara nna ya.

O kwuru na nti O gere mgbe Onyisi ozuzu aturu Ulouka ya na-ekwu maka mgbaghara mere ka obi ya di nlo ebe nna ya gbaghapuru ya noo.

About princessnwude

Viral Video

Support Ooduarere

SUPPORT OODUARERE
Scan QR code below to Donate Bitcoin to Ooduarere
Bitcoin address:
1FN2hvx5tGG7PisyzzDoypdX37TeWa9uwb
x

Check Also

imo-girl

Otu nwata akwukwo nwanyi no nag bata ikpeazu ya na Mahadum di n’imo Steeti dara n’ike ma buru onye nwuru anwu!

Otu nwaagbogho no na ngalaba ikpeazu ya na Mahadum di na Imo Steeti aha ya bu Ogamba Angel Chiamaka, ka ekwuru na O dara n’ike ma nwukwazia. Nke a mere obuna mgbe ogbachitechere olu ikpeazu ya na Mahadum nke ndi bekee kporo (project defence) mgbe onwa November di na nkpuru ubochi Iri abuo na ano. Tutu O nwua O na- agu mbiakota onu na mmekorita otutu Ihe nke ndi bekee kpokwazi (chemistry). Ndi enyi ya na ndi ya na ya ...