Home / Art / Ọmenala ndị Igbo / Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.
igbo alphabet

Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.

Oge.
Oge eruela.
Oge na aga.
Ogbu oge.
Ogechi.
Ogechukwu.
Oge adịghị kwa.
Oge ụtụtụ.
Oge ehihie.
Oge abala.
Oge amụrụ ya.
Oge adị ime ya bụ nwata.
Oge ọnwụ ya.
Oge ha bịara.
Oge ha ga ala.
Oge ha ji bịa.
Oge ha ga emesị.
Oge ọlụ ha.
Oge ha ga agbasa akwụkwọ eruela.
Oge ha ga eji ga ọlụ na hị eru.
Oge ọkọchị.
Oge udummiri.
Oge December/Disemba na hị eru/abị.
Oge họlịde/holiday.

Oge ịlụ nwanyị na agafe agafe.
Oge ịga ahịa eruela.
Kpawa ngwa na Orie agawa( Time conscious)/hurry.
Me ọsịsọ na ije dị anyị n’ụkwụ.
Ogbu oge enweghị planị/plan.
Egbula mụ oge, cha cha.
Achọghị mụ igbu oge,HO! HA!
Oke Ọkpa na akwa akwa mgbe oge chi fowere .
Oge kwaya erudịala.
Oge eji amụ egwu adịla nso.
Oge anyị ga ala erudịala.
Anyị ga ala echi.
Echi bụ oge.
Onye ma echi?
Oge gara aga.
Oge Ọ dị na nwata.
Oge Ọ kawara nka.
Isi awọ na egosipụta oge/mgbe mmadụ kawara nka.
Ụkwa rue na oge ya ọda.
Igbo concepts of time and space .
Igbo believe that past is something we have left behind and cannot see unless we turn around, while the present is where we exist momentarily as we stride confidently facing forward into the future, in front of us. But in a more accurate metaphor, the Igbo bụ Igbo liken time/oge to a river and human awareness to a man standing on its bank facing downstream.

 

The future approaches him from behind and becomes the present only when it arrives alongside where he is standing and he is first conscious of it out of the corner of his eye. Thus, before he can assimilate the present, it is past already. The present washes away to become history in front of the observer, kpọm kwem! The recent past is nearer and it can be seen more clearly. The distant past is far away ahead of him, its features only dimly perceivable. Echi dị ime metaphor/Igbo proverbs/Ilu Igbo . We face the oncoming future with hope. This more accurate allegory acknowledges how the presence, as we all know, continuously blindsides us from an angle of vision that assures that we will be unprepared. Ngara mara na ekpe azụ,HO! HA!
Ya kpọtụba!
Ya gazie.
Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.

About chucks

Viral Video

Support Ooduarere

SUPPORT OODUARERE
Scan QR code below to Donate Bitcoin to Ooduarere
Bitcoin address:
1FN2hvx5tGG7PisyzzDoypdX37TeWa9uwb
x

Check Also

oputa2

Maggi Anwuli Oputa: Nwa nwanyi nwa nwoke Charly onye bu Onye newulite anu aru ma burukwa nne nke umu asaa.

  Maggy Anwuli Oputa bu nne nke umu asaa mana anuaru ya adokachala, O bu onye newulite anuaru. Nna ya Charly Nwoke, Onye bu nna Ogbe, Kere foto Maggy na asomumpi nke ndi newulite anuaru we dee Ihe a: Adaeze m a amuru umu asaa? Mana negodu afo ya. Ndi be Oputa nwere agburu did itunanya.