Home / News From Nigeria / Breaking News / Maazị Ọsụọfịa nwere ọnụ
Ndigbo

Maazị Ọsụọfịa nwere ọnụ

You cook pọtị.
Ị na esi pọtị kpọ ya nri.
Oke rie ọnwụọ ka Ị na akpọ nri?
Maazị Ọsụọfịa nwere ọnụ,HO! HA!
Nwanyị na esi pọtị na esi ajọ nri,HO! HA!
Ya kpọtụba!
Ya gazie.
Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.

Send Money To Nigeria Free

About chucks

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

*

Enter Captcha Here : *

Reload Image

x

Check Also

ndewo

Dimkpa Agụ m: Ndewo!

Ụwa dịwakwara gị mma-oo! Biko, onye adakwala mba n’ihe gbasara asụsụ Igbo ka ewu ghara ịta anyị igu n’isi. Onye gbuwe achara onye gbuwee, onye akpọla ibe ya onye ikonyi. Onye ọbụla ahụla etu nwanne anyị, Abraham Madụ, ji-agbalị n’okwu Igbo, ma aghaara otu onye ụwa, ihe ụwa na-anyịgbu ya. Ma Chukwu ekwekwala! Biko, onye ọbụla jisie ike! Njem ka dị anya! Onye chetara ife n’Igbo, biko ya fee ya! Onye ọbụla jisie ike nọrọ na nkwadebe maka mmemme ndị ...