Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.
Nwoke be anyị aha ya bụ Irochọnwụ.
Ndị mba ọzọ na akpọ ya Ilochọnwụ.
Ofu ihe/ife ahụ.
Onye na ero iro chọrọ ọnwụ.
Iro iro adịghị mma.
Iro na ebuta ọnwụ,HO! HA!
Onye iro/ilo gị ga enye gị nsi ka Ị nwụọ.
Onye iro gị achọghị ka ihe na agara gị n’ihu/iru.
Onye iro gị ekeghị gị ndụ cha cha!
Irohamụ aka/Irohamụ bụkwa aha ọzọ enyi mụ nwoke na aza,kpọm kwem!
Irodịnaụlọ.
Iro ka nsi.
Ya kpọtụba!
Ya gazie.
Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.
Ya gazie.
Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.