Home / Art / Ọmenala ndị Igbo

Ọmenala ndị Igbo

mother

Ọkpụkpụ !!!

Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ. Igbo bụ Igbo tụrụ ilu sị na iwe nwa nne na nwa nne anaghị eru n’ọkpụkpụ,kpọm kwem! Ọ dịghị onye amaghị na ahụ anyị bụ ọkpụkpụ mere ka osie ike ije ije na ịkwụ ọtọ, ...

Read More »
yam festival

ICAM Ga-awa JI!!!!

N’ụbọchị Satọdee, Ahịa Afọ, n’ọnwa asatọ (Ọgọstụ), n’abalị ishi, Igbo bụ Igbo bi na Michigan ga-awa ji site n’ọgbakọ Igbo Cultural Association of Michigan (ICAM). Ihe ukwu ga-eme n’ụbọchị ahụ. Ji ga-adọrọ n’ite ma dọrọkwa n’abọ. Mmanya ga-adọrọ n’udu dọrọkwa ...

Read More »
ndewo

Dimkpa Agụ m: Ndewo!

Ụwa dịwakwara gị mma-oo! Biko, onye adakwala mba n’ihe gbasara asụsụ Igbo ka ewu ghara ịta anyị igu n’isi. Onye gbuwe achara onye gbuwee, onye akpọla ibe ya onye ikonyi. Onye ọbụla ahụla etu nwanne anyị, Abraham Madụ, ji-agbalị n’okwu ...

Read More »