Home / Author Archives: chucks (page 25)

Author Archives: chucks

African fathers

African fathers: “Idara this one looks just like Essien.” – Idongesit

I grew up with a typical African father but unlike the majority of African fathers, mine was intelligent yet the “Africannish” was still in him. The world had to center around my father; at home, it was statutory impress that ...

Read More »
igbo names

Igbo na agụrụ mụ aha dị omimi,kpọm kwem!

Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ. Nwoke be anyị aha ya bụ Irochọnwụ. Ndị mba ọzọ na akpọ ya Ilochọnwụ. Ofu ihe/ife ahụ. Onye na ero iro chọrọ ọnwụ. Iro iro adịghị mma. Iro na ebuta ọnwụ,HO! HA! Onye iro/ilo gị ...

Read More »
igbo alphabet

Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.

Oge. Oge eruela. Oge na aga. Ogbu oge. Ogechi. Ogechukwu. Oge adịghị kwa. Oge ụtụtụ. Oge ehihie. Oge abala. Oge amụrụ ya. Oge adị ime ya bụ nwata. Oge ọnwụ ya. Oge ha bịara. Oge ha ga ala. Oge ha ...

Read More »
yam festival

ICAM Ga-awa JI!!!!

N’ụbọchị Satọdee, Ahịa Afọ, n’ọnwa asatọ (Ọgọstụ), n’abalị ishi, Igbo bụ Igbo bi na Michigan ga-awa ji site n’ọgbakọ Igbo Cultural Association of Michigan (ICAM). Ihe ukwu ga-eme n’ụbọchị ahụ. Ji ga-adọrọ n’ite ma dọrọkwa n’abọ. Mmanya ga-adọrọ n’udu dọrọkwa ...

Read More »
Ndigbo

Maazị Ọsụọfịa nwere ọnụ

You cook pọtị. Ị na esi pọtị kpọ ya nri. Oke rie ọnwụọ ka Ị na akpọ nri? Maazị Ọsụọfịa nwere ọnụ,HO! HA! Nwanyị na esi pọtị na esi ajọ nri,HO! HA! Ya kpọtụba! Ya gazie. Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi ...

Read More »

Viral Video

Support Ooduarere

SUPPORT OODUARERE
Scan QR code below to Donate Bitcoin to Ooduarere
Bitcoin address:
1FN2hvx5tGG7PisyzzDoypdX37TeWa9uwb