Otu nwaagbogho no na ngalaba ikpeazu ya na Mahadum di na Imo Steeti aha ya bu Ogamba Angel Chiamaka, ka ekwuru na O dara n’ike ma nwukwazia. Nke a mere obuna mgbe ogbachitechere olu ikpeazu ya na Mahadum nke ndi bekee kporo (project defence) mgbe onwa November di na nkpuru ubochi Iri abuo na ano. Tutu O nwua O na- agu mbiakota onu na mmekorita otutu Ihe nke ndi bekee kpokwazi (chemistry).
Ndi enyi ya na ndi ya na ya na-aruko esitego n’uzo mgbasa ozi di iche iche nke ogbara ohuru wee gosiputa nwute ha maka onwu ya.
A si na O bu onye na-eme ka ochi too mmadu obuna mgbe ono ndu.
Continue after the page break for English version