Home / Art / Ọmenala ndị Igbo / Mahadum Obafemi Awolowo ebido ule nke simesita abuo ha.

Mahadum Obafemi Awolowo ebido ule nke simesita abuo ha.

Ubochi tata bu Monde mkpuru ubochi Iri abuo na iteghete n’onwa Jenuari a ka Mahadum bu Obafemi Awolowo nke di na ile-ife Osun Steeti, bidoro nlele ule ha.

Otutu umuakwukwo chizi obi n’aka etu ule a ga-esi ga.
Ndi na-emu anya abali na Klassi di iche iche iji hu na ha guru akwukwo kari. Ndi na-egwughari egwu nokwazi ya.
Nke bu ezi okwu bu na akufecha o dara awo!
Ule a ga-agwu ma onwa Febuwari di na mkpuru ubochi Iri na isii.
Ka Chukwu nonyere umuakwukwo niile.

About princessnwude

VI

Viral Video

Support Ooduarere

SUPPORT OODUARERE
Scan QR code below to Donate Bitcoin to Ooduarere
Bitcoin address:
1FN2hvx5tGG7PisyzzDoypdX37TeWa9uwb
x

Check Also

Orisa Oya3

PBI: Orisa/Orisha aren’t SAINTS.

They aren’t synchronized with anyone. Sango is NOT a mute white woman, trapped inside a castle. Eshu is not a cute holy child that you give candy to. Because these saints may have displayed traits of the Orisha does NOT make them the same. I am a saint. Would you pray to me for your roads to be opened? Of course you wouldn’t, why would you give offerings and pray to other people? This is a colonist trap in which ...