Onwa ozo atuo n’uju. Anyi na-ekele Chineke onye mere ka anyi hu onwa Febuwari anya.Otutu ndi mmadu bu ndi nwuru n’onwa Jenuari gara aga. Ma ubochi tata anyi azobanyego ukwu n’onwa nke abuo n’afo puku abuo na Iri na asato .Amara Chukwu diri mmadu niile Febuwari mazialu gi mma Amen.